Latifat Tijani

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Latifat Tijani
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Novemba 1981 Dezie
Ọrụ ọ na-arụweightlifter Dezie
ụdị egwuregwuweightlifting Dezie

Latifat Tijani (amuru 8 Nọvemba 1981) bụ ọnye na- ebuli ike Naijiria . Ọ nwetara ọla edo na mmemme ụmụnwaanyị – 45kg na egwuregwu 2015 nke Africa na Brazzaville, Republic of Congo . Na 2016, ọ gbara ọsọ na mmemme ụmụ nwanyị – 45kg na 2016 Summer Paralympics, ebe o buliri 106kg iji nweta ọla ọcha. [1] [2]

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Rio 2016: Nigeria’s Tijani Wins Silver In Paralympics", New Telegraph, 9 September 2016. Retrieved on 9 September 2016.
  2. Idris Adesina. "BREAKING! Paralympics: Tijani wins Nigeria’s first medal", The Punch News, 9 September 2016. Retrieved on 9 September 2016.