Laura Mattiazzi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Laura Mattiazzi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereLaura Dezie
ebe agụmakwụkwọRMIT University Dezie

Laura Mattiazzi bụ onye China bụ onye ọru banki. Ọ bi na Melbourne. A mụrụ ya na Mainland China ebe o tolitere ma gaa ụlọ akwụkwọ. Ọ mechara gaa RMIT University di na Melbourne, ebe ọ nwetara akara ugo mmụta postgraduate na Finance na Economics. Ọ nwere ihe karịrị afọ iri abụọ na ahụmahụ n'ihe gbasara banki na Asia na Ostraliya. Ọ sonyeere National Australia Bank na 1999. Ọ bụ Onye Isi nke Asia Business Development maka National Australia Bank Agribusiness Asia Desk.[1][2]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Emma Field. "Overseas students fill the agriculture breach", The Weekly Times, 11 August 2016. Retrieved on 15 November 2017.
  2. "Cropping locally, competing globally", National Australia Bank, 6 April 2017. Retrieved on 15 November 2017.