Laura Nyahuye

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Laura Nyahuye
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereLaura Dezie

Laura Nyahuye (a mụrụ ya na Zimbabwe) bụ onye na-ese ihe na Coventry, United Kingdom. Ọ tọrọ ntọala MAOKWO, otu nzukọ nka obodo.[1] Ọ bụ ọkachamara n'ịchọ mma ahụ.[2] N'afọ 2021, o mere Queen's Baton maka 2022 Commonwealth Games.[3]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Laura Nyahuye (en). West Midlands Combined Authority. Archived from the original on 6 October 2021. Retrieved on 6 October 2021.
  2. Laura Nyahuye. Retrieved on 6 October 2021.
  3. Moyo. "UK-based Zimbabwean Laura Nyahuye Designs 2022 Commonwealth Games Baton", Africa Press, 30 September 2021. Retrieved on 6 October 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]