Laurence Michelmore

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Laurence Michelmore (1909 - Eprel 10, afọ 1997) bụ Kọmishọna Ukwu UNRWA site na afọ 1964 ruo na afọ 1971.[1] Michelmore bụ onye isi nchịkwa nke otu UN's Technical Assistance Board, osote onye nduzi nke ndị ọrụ, na onye ndụmọdụ nchịkwa nke United Nations Special Fund na onye nnọchi anya odeakwụkwọ ukwu na obodo Malaysia.[2]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ndị nduzi na ndị Kọmishọna-Jenal nke United Nations Relief and Works Agency for Palestine Refugees in the Near East

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Bulletin Board", Washington Report on Middle East Affairs, June–July 1997, p. 121.
  2. Benjamin N. Schiff, Refugees Unto the Third Generation: UN Aid to Palestinians, (Syracuse, NY: Syracuse University Press, 1995), p. 293.

Àtụ:S-start Àtụ:S-intgov Àtụ:Succession box Àtụ:S-end