Gaa na ọdịnaya

Lawrence Mudehwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lawrence Mudehwe
Mayor of Mutare
In office
October 1990  November 1995
In office
November 1995  August 2003
Personal details
Born(1933-07-26) 26 Julaị 1933
Died10 Ọgọstụ 2022(2022-08-10) (aged 89)
Political partyMovement for Democratic Change – Tsvangirai (1999–present)

Alderman Lawrence Dambudzo Mudehwe (26 Julaị 1933 - 10 Ọgọst 2022) bụ onye bụbu onye isi obodo Mutare . [1] Ọ bụ onye isi obodo mbụ a họpụtara dị ka onye nweere onwe ya na Zimbabwe.[2] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi obodo ruo afọ iri na atọ.[3]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]

1. Olukoshi, Adebayo O.(1998). ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke mmegide na Africa nke oge a. Noridic Africa ulo akwukwo. P. 105. ISBN 978-91-7106-419-5. 2. Ndị ama ama sitere na mutare "Ndi ama ama si na mutare". 3. Lawrence Mudehwe onye na-agụ akwụkwọ "Lawrence Mudehwe Onye na agu akwukwo".

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Olukoshi (1998). The politics of opposition in contemporary Africa. Nordic Africa Institute. ISBN 978-91-7106-419-6. 
  2. Famous People from Mutare "Famous People from Mutare".
  3. Lawrence Mudehwe the Librarian "Lawrence Mudehwe the Librarian".