Leïla Jaffel
Ọdịdị
Leïla Jaffel
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Tunisia |
| Aha n'asụsụ obodo | ليلى جفال |
| Aha enyere | Leila |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Ọgọọst 1960 |
| Ebe ọmụmụ | Radès |
| Ọrụ ọ na-arụ | magistrate, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Minister of Justice, Minister of State Domains |
Leïla Jaffel (Arabic ليلى جفال) (amụrụ n'abalị iri abụọ na itoolu n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1960) bụ onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tunisia na-eje ozi dị ka minista ikpe na Bouden Cabinet kemgbe afọ puku abụọ na iri abụọ na otu .[1]
Ọ bụ Minista nke State Domains na Land Affairs na Mechichi Cabinet.
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Biographie de Leila Jaffel, ministre de la Justice (fr-FR). La Presse de Tunisie (2021-10-11). Archived from the original on 2021-10-29. Retrieved on 2022-01-05.