Lee Visagie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Lee Visagie
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịZuid-Afrikaans Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Ọgọọst 1992 Dezie
Ebe ọmụmụPretoria Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, omee ihe nkiri Dezie
ebe agụmakwụkwọHoërskool Garsfontein, University of Pretoria Dezie

Lee Visagie, bụ onye ome Ihe nkiri nke South Africa . Amaara ya nke ọma maka ọrụ ya na usoro ihe nkiri a ma ama Roer Jou Voete, Isidingo na Spoorloos .

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ ya ma zụlite ya na Pretoria, South Africa. Na 2013, ọ gụsịrị akwụkwọ nke nweta B.A ya na ngalaba ihe omume ejije na Mahadum Pretoria . [1]

Ọ lụrụ̀ enyi ogologo oge ya bụ Leander Boshoff kemgbe 2018. [2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe ọ bụ nwata n'eme ihe nkiri, ọ pụtara n'ọtụtụ ihe nkiri ụmụaka. Mgbe ahụ, ọ rụrụ ọrụ na mmepụta ihe dị ka My Japan, Streetlight with Lips na Porselein . [1] O mere mpụta mbụ ihe onyonyo tinyere serial Power Rangers . [3]

N'afọ 2015, o mere ọrụ izizi ya Kwalitere ya dị ka 'Young Gertruida' na usoro ihe nkiri Roer Jou Voete telecast na SABC3. Na 2017, ọ rụrụ ọrụ ọzọ nke omegharịrị agwa nke 'Alice' na telenọvela akpọrọ Keeping Score. Ọ rụrụ ọrụ mmehari ugboro ugboro dị ka 'Anja Lategan' na soap opera igwe onyonyo ama ama bụIsidingo na 2018. Ọrụ ahụ bịara bụrụ nke ama ama nke ukwuu ma ọ gara n'ihu na-emegharị ọrụ ahụ maka ọtụtụ ihe ngosi. E gosipụtara ọdịdị mbụ ya na 8 Mee 2017. [4]

N'afọ 2020, ọ pụtara na oge nke abụọ nke ihe nkiri kykNET Spoorloos .

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Error on call to template:cite web: Parameters archiveurl and archivedate must be both specified or both omittedLee Visagie bio. Afternoon Express (2020-11-22). Archived from the original on 2020-11-22. Retrieved on 2020-11-22.
  2. 10 Things You Didn’t Know About Isidingo’s Lee Visagie (Anja). youthvillage (2020-11-22). Archived from the original on 2021-11-14. Retrieved on 2020-11-22.
  3. Error on call to template:cite web: Parameters archiveurl and archivedate must be both specified or both omittedLee Visagie. pressreader (2020-11-22). Archived from the original on 2020-11-22. Retrieved on 2020-11-22.
  4. Error on call to template:cite web: Parameters archiveurl and archivedate must be both specified or both omittedLee Visagie bio. tvsa (2020-11-21). Archived from the original on 2020-11-21. Retrieved on 2020-11-21.