Leith Dunn

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Leith Dunn
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
aha ezinụlọ yaDunn Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic, Odee akwụkwọ Dezie
ebe agụmakwụkwọLondon School of Economics and Political Science Dezie
ogo mmụtaDoctor of Philosophy Dezie
academic thesisA sociological analysis of methods of organising used by women in Caribbean Free Trade zones: Implications for development Dezie

Leith Lorraine Dunn bụ onye na-ahụ maka mmekọrịta mmadụ na ibe ya na Jamaica onye edemede na agụmakwụkwọ. Ọ kụziri na Mahadum nke West Indies ebe o lekwasịrị anya na okike na ikike mmadụ, yana ime ihe maka onye ndụmọdụ na United Nations na Caribbean Community. N'afọ 2020, ụlọ ọrụ National Family Planning Board nke Jamaica nyere ya onyinye maka ịdị mma.

Mmụta[dezie | dezie ebe o si]

Dunn nwere nzere bachelọ na asụsụ na sayensị mmekọrịta mmadụ na ibe ya, na nzere masta na mmekọrịta mmadụ na ụba na Mahadum nke West Indies.[1] O nwerekwara PhD na sociology na akụ na ụba site na London School of Economics, ọ bụkwa onye nchọpụta nsọpụrụ na Mahadum Toronto.[1][2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Dunn kụziri ihe ọmụmụ gbasara njikwa ihe ize ndụ ọdachi, okike na mgbanwe ihu igwe na Mahadum nke West Indies (UWI), ebe ọ lekwasịrị anya na ikpe ziri ezi nwoke na nwanyị na ọchịchị na idu ndú, ịzụ ahịa mmadụ, ikike mmadụ, azụmahịa na njem nleta, ọrụ, na ahụike.[1] Ọ bụkwa onye isi nke UWI's Mona Unit.[3]

N'afọ 2020, Dunn nwetara onyinye nke onye mbụ nke Jamaican National Family Planning Board maka Ịdị mma ya.[1]

Ọ rụkwara ọrụ maka krịstian Aid; Commonwealth Observer Group dị ka onyena-elekọta maka ntuli aka na Zimbabwe, Zambia, Rwanda, na Malawi; yana dịka onye ndụmọdụ na United Nations Population Fund na Caribbean Community.[3][1][4][5]

Isi nke akwụkwọ Dunn nke 2016 Men, Masculinities and Disaster họpụtara etu ịda ogbenye, mmekọahụ, ikike si bụrụ ihe na-eme ka ihe ize ndụ nye ụmụ nwoke site na mgbanwe ihu igwe.[6]

Akwụkwọ ndị a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

Ndensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 Dr Leith Dunn | Institute for Gender and Development Studies Mona Unit. www.mona.uwi.edu. Retrieved on 2022-04-17. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  2. Integrating gender and equity in health and environment research (en-CA). Dalla Lana School of Public Health. Retrieved on 2022-04-17.
  3. 3.0 3.1 UWI's Leith Dunn among Global Top 100 on Gender Policy and Equality | Loop Jamaica (en). Loop News. Retrieved on 2022-04-17. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":2" defined multiple times with different content
  4. Leith Dunn. sta.uwi.edu. Retrieved on 2022-04-17.
  5. Tummala. ISPCAN 1st Caribbean Regional Conference - Keynote Speakers - Dunn (en-US). ISPCAN. Retrieved on 2022-04-17.
  6. Earth Today | Men under threat in natural disasters (en). jamaica-gleaner.com (2018-05-24). Retrieved on 2022-04-17.