Gaa na ọdịnaya

Leka Mini Baridam

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Leka Mini Baridam
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereLeka Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụtaekwondo athlete Dezie
Ụdị egwuregwutaekwondo Dezie

Leka Mini Baridam bụ onye Naijirịa na-eme egwuregwu taekwondo na katigori ndị okenye ụmụ nwanyị. O ritere ihe nzere ọla nchara na 2011 All-African Games na katigori 73kg.

Ọrụ egwuregwu

[dezie | dezie ebe o si]

Baridam sọrọ mpi na 73kg na 2011 All-African Games nke e mere na Maputo, Mozambik, were nweta ihe nrite ọla nchara. [1]

Ebemsidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. TaekwondoData (en). TaekwondoData. Retrieved on 2021-02-01.