Lekki Lagoon

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lekki Lagoon
lagoon
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Lagos, Ȯra Ogun Dezie
nhazi ọnọdụ6°30′0″N 4°7′0″E Dezie
inflowsOsimiri Osun, Q108379575 Dezie
Map

Lekki Lagoon bụ ọdọ mmiri dị na Lagos na Ogun steeti na Naịjirịa. Ọdọ mmiri ahụ dị kpọmkwem n'ebe ọwụwa anyanwụ nke Lagos Lagoon. Ihe jikọtara ha abụọ bu ọwa mmiri. Ọtụtụ osimiri gbara ya gburugburu.

Ọganihu nke mmepe ụlọ[dezie | dezie ebe o si]

E nwere usoro abụọ na nso Lekki, nke bụ Lekki nke mbụ na Lekki nke abụọ. A na-ewere mpaghara Lekki nke mbụ dị ka otu n'ime ebe kachasị ọnụ iji biri na steeti Lagos.[Tinye edensibịa] Nke a bụ n'ihi mmepe ụlọ ọhụrụ nke a na-emepụta na mpaghara Lekki nke mbụ. Ọtụtụ ndị buru amụma na mpaghara Lekki Peninsula ga-aghọ ebe kachasị mma ibi na ịrụ ọrụ na Lagos n'oge na-adịghị anya. Ụlọ ndị dị na Lekki buru ibu ma dị oke ọnụ n'ihi nnukwu ọchịchọ ya.

N'ihi nnukwu ihe owuwu na-aga n'ihu na Lekki, nnukwu mbibi nke ala mmiri ndị fọdụrụ na obere ebe obibi anụ ọhịa fọdụrụnụ na steeti Lagos emeela.Nanị ebe a na-ahụ nchedo ọ bụla nke okike bụ na Lekki Conservation center, nke Nigerian Conservation Foundation na-elekọta. Lekki nwere gọọmentị ime obodo abụọ, Eti-osa na Epe. 30

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]