Lellouche

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lellouche
Wikimedia disambiguation page

 

Lellouche bụ aha nna North-Africa; ụdị dị iche iche nke Lellouch, Lelouch, Alloush, Allouch na Allouche. O sitere na ezinụlọ Afroasiatic-Semitic, ebe a na-ahụ ya na Berber na Arabian Peninsula Arabic dị ka el allouch (alush), nke pụtara "nwa atụrụ". A na-ejikarị ya eme ihe iji gosipụta nwa atụrụ nwoke, ọ ka bụkwa aha njirimara ma ọ bụ okwu ịhụnanya na ụfọdụ ọdịbendị Nọt Afrika na Arabụ .[1]

  1. ALLOUCHE Origin of surname. ANU Museum of the Jewish People.