Jump to content

Liberalism

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Dupụ̀rụ̀ sì Liberal)
Liberalism
political philosophy, political ideology
ihe omume dị ịrịba amaAge of Enlightenment, Glorious Revolution, American Revolution, French Revolution Dezie
hashtagliberals, liberal Dezie
akụkọ ihe mere eme nke isiokwuhistory of liberalism Dezie
megidere nkeantiliberalism Dezie
Nkwupụta nke ikike mmadụ na nke ndị obodo n'afọ 1789

Liberalism bu echiche kuru ihe na: ndi mmadu nile n'uwa nwere oke ha si di ndu n'onwu ya, n' nwere ndi government gwa-wa ya ihe okwesiri mee mgbe nile. Kama nye ndi mmadu nsobu, government kwesiri nye ndi onwe ya otu ha nwere ike bi ndu nmara nma, no nga ta o wefu ndi joro njo.

Ndi n'ebi na echiche nkea bu ndi ana-kpo Liberal (s). Ma ubochi ke, ndi Liberal di si ndi mmadu nwere kwaa ike ha nwere-ike ji nye ndi n'aweghi iri aka. Ha si ta ndi mmadu mee ihe ha nwere ike mee ta ndi mmadu lile no n'uwa di mma.

Lee nke ozo

[dezie | dezie ebe o si]