Liberalism

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Liberalism
political philosophy, political ideology
hashtagliberals, liberal Dezie
megidere nkeConservatism Dezie
akụkọ ihe mere eme nke isiokwuhistory of liberalism Dezie
Nkwupụta nke ikike mmadụ na nke ndị obodo n'afọ 1789

Liberalism bu echiche kuru ihe na: ndi mmadu nile n'uwa nwere oke ha si di ndu n'onwu ya, n' nwere ndi government gwa-wa ya ihe okwesiri mee mgbe nile. Kama nye ndi mmadu nsobu, government kwesiri nye ndi onwe ya otu ha nwere ike bi ndu nmara nma, no nga ta o wefu ndi joro njo.

Ndi n'ebi na echiche nkea bu ndi ana-kpo Liberal (s). Ma ubochi ke, ndi Liberal di si ndi mmadu nwere kwaa ike ha nwere-ike ji nye ndi n'aweghi iri aka. Ha si ta ndi mmadu mee ihe ha nwere ike mee ta ndi mmadu lile no n'uwa di mma.

Lee nke ozo[dezie | dezie ebe o si]