Libi (name)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Libi bụ aha ndị Juu nke oge a (ליבי) dịka saịtị aha nwa dị iche iche si kwuo. Ọ sitèrè na ọtụtụ Nike okwu Hibru 'lev' (obi), nke bụ 'libbot', na-eduga na a kọwara ya dị ka ihe pụtara "obi m".[1] N'aka nke ọzọ, edepụtara ya dị ka ihe pụtara "onye a hụrụ n'anya", nke nwere ike isite na Yiddish na okwu German 'liebe'.[2]

  1. Heart.
  2. Libi.