Gaa na ọdịnaya

Lidudumalingani Mqombothi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lidudumalingani Mqombothi
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Ọrụ ọ na-arụosee foto Dezie
Ihe nriteCaine Prize Dezie
Ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Lidudumalingani Mqombothi bụ onye edemede South Africa, onye na-eme ihe nkiri na onye na-ese foto. Akụkọ ya dị mkpirikpi "Memories We Lost" meriri Caine Prize for African Writing nké afọ 2016.

Akụkọ ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Lidudumalingani Mqombothi n'obodo Zikhovane na Eastern Cape, South Africa. Ọ bụ onye mmeri Caine Prize for African Writing n'afọ 2016 na obere akụkọ ya "Memories We Lost".[1][2] N'afọ 2016, a họpụtara ya ka ọ nata Miles Morland Scholarship.[3]

Onyinye na nsọpụrụ

[dezie | dezie ebe o si]
  • 2016: Onye mmeri Caine Prize maka Memories we Lost[4][5][6]
  • 2016: Miles Morland Scholarship

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]