Lillian Gay Berry
Ọdịdị
Lillian Gay Berry
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha enyere | Lillian |
| Aha ezinụlọ ya | Berry |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Julaị 1872 |
| Ebe ọmụmụ | Wabash |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 1 Jụn 1962 |
| Ebe ọ nwụrụ | Bloomington |
| Ọrụ ọ na-arụ | university teacher, classical philologist, odee akwụkwọ |
| Onye were ọrụ | Indiana University |
Lillian Gay Berry (1872-1962) bụ onye America na-ede akwụkwọ. [1] kụziri ihe karịrị afọ iri anọ na Mahadum Indiana, ebe ọ bụ nwanyị mbụ e buliri elu ka ọ bụrụ prọfesọ zuru oke na Mahadim Indiana.
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Ward W. Briggs, Jr. (1994). "Berry, Lillian Gay", in Ward W. Briggs, Jr.: Biographical Dictionary of North American Classicists. Greenwood Publishing Group. ISBN 978-0-313-24560-2.