Jump to content

Lilo (actress)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Lilo, aha ogbo nke Liselotte Johanna Lewin (2 Maachị 1921 – 26 Septemba 2022), bụ onye German na eme ihe nkiri French na onye obụ abụ. [1]

Akụkọ ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Lilo na obodo Dortmund n'afọ 1921 dị ka Liselotte Johanna Lewin . N'afọ 1953, ọ rụrụ ọrụ dị mkpa na egwu Can-Can na ụlọ ihe nkiri Shubert, ebe ọ bụrụ abụ "C'est Magnifique" na "I Love Paris", nke Cole Porter dere.   [citation needed]

Ọnwụ

[dezie | dezie ebe o si]

Lilo nwụrụ na obodo New York City na 26 Septemba afọ 2022 mgbe ọ dị afọ 101. [2]

Ihe nkiri

[dezie | dezie ebe o si]
  • Adele's Gift (1951)
  • Beautiful Night (1952)
  • Pleasures of Paris (1952)
  • Zaza (1956)
  • Young Girls of Good Families [fr] (1963)
  • La bonne année (1973)
  • And Now My Love (1974)
  1. Lilo (French). Les Gens du cinéma. Retrieved on 20 November 2022.
  2. Lilo De La Passardiere (French). Dignité.