Lily Albino Akol Akol
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Sudan |
aha enyere | Lily |
aha ezinụlọ ya | Akol |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
onye were ọrụ | University of Juba |
Ọkwá o ji | Minister of Foreign Affairs, Minister of Transport, Deputy Minister of Agriculture, Member of the National Legislative Assembly of South Sudan |
ebe agụmakwụkwọ | Fairleigh Dickinson University, University of Khartoum |
Lily Albino Akol Akol bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Sudan nke nwere ọkwa iwu nke onye osote minista nke ozi na nkwukọrịta.[1][2][3][4] Ọ na-ejekwa ozi dị ka onye otu South Sudan National Dialogue Steering Committee. Ọ bụ onye nduzi nkwurịta okwu maka netwọk South Sudan Women empowerment, ọ bụkwa osote prọfesọ na Mahadum Juba ma na-eje ozi dị ka onye nduzi nke International Cooperation, Communication and Alumni Affairs, yana onye nkuzi na College of Arts and Humanities / Department of Mass Communication.[5][6]
Ọ rụrụ ọrụ dị ka osote minista na-ahụ maka ọrụ ugbo, ọhịa na njem nleta na Gọọmentị South Sudan, 2013-2016.[7][8][9]
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]Hon. Lily nwere MA na nkwurịta okwu ụlọ ọrụ na nke nzukọ na Mahadum Farleigh Dickenson, New Jersey na BA na French na Bekee Language site na Mahadụ nke Khartoum. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nduzi na South Sudan Anti-Corruption Commission; ọ rụkwara ọrụ dị ka nkuzi na ịkwado maka obodo ndị Sudan gbara ọsọ ndụ na Cairo, Egypt.[10]
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ South Sudan President Kiir sacks information minister. whisper eye (7 February 2018). Archived from the original on 1 September 2018. Retrieved on 8 March 2018.
- ↑ S. Sudan s deputy information minister sacked. Sudan news. Retrieved on 8 March 2018.
- ↑ South Africa, South Sudan cement ICT ties. Itwebafrica.com (11 July 2018). Retrieved on 1 September 2018.
- ↑ Gov't approves USD 3.6million for JIA. Eyeradio.org (August 18, 2018). Archived from the original on September 1, 2018. Retrieved on September 1, 2018.
- ↑ Lily A. Akol, Board Member and Director of Communication. SOUTH SUDAN WOMEN EMPOWERMENT NETWORK. Retrieved on 5 March 2018.
- ↑ Hon. Lily Albino Akol Akol. SOUTH SUDAN NATIONAL DIALOGUE. Archived from the original on 5 March 2018. Retrieved on 8 March 2018.
- ↑ Hon. Lily Albino Akol Akol. SOUTH SUDAN NATIONAL DIALOGUE. Archived from the original on 5 March 2018. Retrieved on 5 March 2018.
- ↑ Lily Albino Akol Akol. SouthSudancivics.info. Archived from the original on 29 May 2014. Retrieved on 5 March 2018.
- ↑ Abraham (20 January 2016). New Governor Arrives Aweil East State. gurtong.org. Retrieved on 8 March 2018.
- ↑ Lily A. Akol, Board Member and Director of Communication. SOUTH SUDAN WOMEN EMPOWERMENT NETWORK. Retrieved on 5 March 2018.