Lilya Djenaoui

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lilya Djenaoui
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịAlgeria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Mee 1997 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie
ụdị egwuregwuvolleyball Dezie

Lilya Djenaoui (amụrụ 25, Mee 1997) bụ nwa agbọghọ Algeria na egwu volleyball. Ya na klọb ya GS Petroliers sonyere na 2014 FIVB Asọmpi iko mba ụwa nke ụmụ nwanyị volleyball.[1]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Team Roster – GS Petroliers. clubworldchampionships.2014.women.fivb.com. Retrieved on 3 January 2016.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]