Linda Ogugua
Ọdịdị
Linda Ogugua
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Linda |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Eprel 1978 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | center |
| Ebe agụmakwụkwọ | Biola University |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
| So na | 2004 Summer Olympics |
Linda Ogugua (amụrụ ya na 12 Eprel afọ 1978) bụ onye Naijiria na atu basketball so na otu ndi Nigerian women's basketball Center . Ogugua gara Mahadum Biola na California, United Steeti. O sonyere na ndị otu ụmụ nwanyi basketball mba Naijiria na 2004 Summer Olimpik.[1]
Ndu onwe
[dezie | dezie ebe o si]Ndi muru ogugua bụ Caroline Chinwe na John Brown Ogugua na Anambra Steeti,Naijiria na Eprel afọ 1978.[2]
Ebe m si nwete
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Linda Ogugua.
- ↑ Biola University profile. Archived from the original on 2007-05-12. Retrieved on 2020-11-23.