Lindy Wilson
Ọdịdị
Lindy Wilson
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Aha enyere | Evelyn |
| Aha ezinụlọ ya | Wilson |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | member of the National Assembly of South Africa, member of the National Assembly of South Africa |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Democratic Alliance |
| Kọwara na URL | https://www.parliament.gov.za/person-details/1686, https://www.pa.org.za/person/evelyn-rayne-wilson/ |
Lindy Wilson bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa sitere na Democratic Alliance . Ọ bụ onye otu National Assembly nke South Africa kemgbe afọ 2014.[1]
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Wilson bụ ugbu a osote minista ahụike, onye nnọchi anya Siviwe Gwarube.
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Lindy Wilson (en). People's Assembly. Archived from the original on 2022-06-02. Retrieved on 2020-09-30.