Lisa Alborghetti

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lisa Alborghetti
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịItaly Dezie
Aha enyereLisa Dezie
aha ezinụlọ yaAlborghetti Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Jụn 1993 Dezie
Ebe ọmụmụAlzano Lombardo Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ mba Italy Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Lisa Alborghetti (amụrụ n'abali iri na itoolu nke onwa June afo 1993) bụ onye Ịtali na-agba bọọlụ dịka onye boolu na-agba ọsọ n'etiti na achi isi na Inter Milan.[1] Ọ bụ onye otu egwuri egwu nke otu mba Ịtaly.

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Alborghetti malitere ịgbara otu ACF Brescia mgbe ọ dị afọ iri na ise, mgbe otu ahụ na-agba bọọlụ na ngalaba nke abụọ (Serie B) n'afọ 2008. Klọb ahụ ruru Serie A na nke mbụ ya n'afọ 2009 nke Alborghetti gbaranyere goolu mbụ nke klọb ahụ na ngalaba kachasị elu.[2] Site na utu aha abụọ nke Serie A, utu aha atọ nke Italian Women's Cup na utu aha atọ Italian Women't Super Cup, ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ egwuregwu narị abụọ agbara na asọmpi niile n'ime afọ asatọ na klọb ahụ, a mara ọkwa n'abali iri na ato nke ọnwa June afo 2016 na ọ na-esonyere Apollon Limassol nke Saịprọs.[2]

Ọ laghachiri Ịtali na ọnwa Febụwarị afọ 2017 wee gbaa bọọlụ nye Atalanta Mozzanica .[3] Ọ nọrọ ebe ahụ otu oge ọzọ.[4] N'afọ 2018 ọ gbaara bọọlụ nye otu ọhụrụ e guzobere A.C. Milan Women.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Alborghetti nọchitere anya mba ya n'òtù ndị na-erubeghị afọ iri na asaa na ndị na-erubeghi afọ iri na itoolu, ebe o nyere goolu abụọ na 2011 UEFA Women's Under-19 Championship megide Russia na Belgium.[5][6]

O mere nke mbụ ya maka ndị otu mba n'abali asato nke onwa Machị afọ 2013 megide New Zealand.[5]

Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

Club[dezie | dezie ebe o si]

ACF Brescia
  • Usoro A: 2014, 2016
  • Iko Ịtali: 2012, 2015, 2016
  • Super Cup: 2014, 2015, 2016

edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Profile. soccerway. Retrieved on 14 October 2016.
  2. 2.0 2.1 Alborghetti to Apollon (Italian). Brescia Calcio Femminile (30 June 2016). Archived from the original on 2016-09-20. Retrieved on 14 October 2016.
  3. https://www.asdmozzanica.eu/news/news-serie-a/1665-lisa-alborghetti-nel-centrocampo-del-mozzanica.html
  4. Lisa Alborghetti: "Mozzanica, un progetto in cui credo" (2 September 2017). Archived from the original on 23 January 2022. Retrieved on 18 August 2022.
  5. 5.0 5.1 Lisa Alborghetti - Convocazioni e presenze in campo (Italian). FIGC. Archived from the original on 2016-10-19. Retrieved on 14 October 2016.
  6. Seven-goal Bjånesøy takes scoring prize UEFA.com