Lisa Castel

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Lisa Castel
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereLisa Dezie
aha ezinụlọ yaCastel Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1955 Dezie
Ebe ọmụmụQuela Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ, odee uri, Odee akwụkwọ Dezie

Lisa Castel (amụrụ na 22 Disemba afọ 1955 na Quela, Malanje Province), bụ onye edemede na onye nte akụkọ obodo Angola.

Dị ka Luís Kandjimbo si kwuo, Castel so n'otu ìgwè ndị edemede nwanyị nke oge a na obodo Angola dị ka Ana Paula Tavares, Amélia da Lomba na Ana de Santana, ndị ọ na-ezo aka na ha dị ka "Ọgbọ nke Ihe A Na-ejighị n'aka" ("Geração das Incertezas"), ndị na-egosipụtakarị mwute na ọrụ ha, na-ekwupụta mmechuihu na ọnọdụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mmekọrịta mmadụ na ibe ya na mba ahụ.[1]

Castel arụwo ọrụ maka 'Jornal de Angola' na magazin Archote. Ọ bụ onye dere akwụkwọ edemede Mukanda, nke e bipụtara n'afo 1988. [2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

  • Akwụkwọ, Luanda, Angola: Union of Angolan Writers, 1988.  

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Amélia Dalomba (Portuguese). Infopedia.pt. Retrieved on 5 October 2014.
  2. Lisa Castel (Portuguese). Infopedia.pt. Retrieved on 5 October 2014.