Listia (plant)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Listia
Scientific classification e
Kingdom: Plantae
Clade: Tracheophytes
Clade: Angiosperms
Clade: Eudicots
Clade: Rosids
Order: Fabales
Family: Fabaceae
Subfamily: Faboideae
Tribe: Crotalarieae
Genus: Listia



E. Mey., 1836[1]
Type species
Listia heterophylla



E. Mey., 1836[1]
Species[1][2]

See text.

Synonyms
  • Lotononis sect. Listia (E. Mey.) B.-E. van Wyk, 1991

Listia bụ ụdị osisi na-agbasa okooko n'ezinụlọ Fabaceae na agbụrụ Crotalarieae. A na-ahụkarị ndị otu a n'ebe ndịda Afrịka mana enwere ike ịchọta ụdị ụfọdụ n'etiti Afrịka. E kewapụrụ ya na nso nso a na ụdị Lotononis.[1] N'adịghị ka ndị ọzọ so na otu Crotalarieae, ndị so na ụdị Listia nwere mgbọrọgwụ nke lupinoid.[1]

Aha ụdị nke Listia bụ na sọpụrụ Friedrich Ludwig List (1779-1837), onye bụ onye mụrụ banyere ọkụkụ osisi nke si German na onye nkuzi.[3]

Ernst Heinrich Friedrich Meyer depụtara ụdị ahụ na Comm. [Ihe e dere n'ala ala peeji] Ọktoba (Meyer) peeji nke iri asatọ na afọ 1835.

Ụdị dị iche iche[dezie | dezie ebe o si]

Dị ka Kew kwetara:[4]

  • Listia angolensis (Welw. ex Bak.) B.-E. van Wyk & Boatwr.
  • Listia bainesii (Bak.) B.-E. van Wyk & Boatwr.
  • Listia heterophylla (E. Mey.) B.-E. van Wyk & Boatwr.
  • Listia marlothii (Engl.) B.-E. van Wyk & Boatwr.
  • Listia minima (B.-E. van Wyk) B.-E. Van Wyk & Boatwr.
  • Listia solitudinis (Dümmer) B.-E. van Wyk & Boatwr.
  • Listia subulata (B.-E. van Wyk) B.-E. Van Wyk & Boatwr.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 Boatwright JS, Wink M, van Wyk BE (2011). "The generic concept of Lotononis (Crotalarieae, Fabaceae): Reinstatement of the genera Euchlora, Leobordea and Listia and the new genus Ezoloba". Taxon. 60 (1): 161–77. doi:10.1002/tax.601014.
  2. USDA; ARS; National Genetic Resources Program.
  3. Burkhardt (2022). Eine Enzyklopädie zu eponymischen Pflanzennamen (pdf) (in German), Berlin: Botanic Garden and Botanical Museum, Freie Universität Berlin. DOI:10.3372/epolist2022. ISBN 978-3-946292-41-8. Retrieved on January 27, 2022. 
  4. Listia E.Mey. | Plants of the World Online | Kew Science (en). Plants of the World Online. Retrieved on 29 June 2022.