Lloyd Burruss

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lloyd Burruss
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereLloyd Dezie
aha ezinụlọ yaBurruss Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya31 Ọktoba 1957 Dezie
Ebe ọmụmụCharlottesville Dezie
Ọrụ ọ na-arụAmerican football player Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichesafety Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Maryland, Charlottesville High School Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuKansas City Chiefs Dezie
ụdị egwuregwuAmerican football Dezie

Lloyd Earl Burruss Jr. (amụrụ n'abalị iri atọ na otu n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1957) bụ onye bụbu onye nchekwa bọọlụ Amerịka nke gbara bọọlụ maka otu ndị Kansas City Chiefs site n'afọ 1981 ruo na afọ 1991 na National Football League (NFL). Ọ bụ naanị Chief bụ onye mmeri Mack Lee Hill Award (1981), MVP nke otu ahụ (1985) na onye otu Chiefs Hall of Fame (1999).

N'ime 22 interceptions ya, anọ n'ime ha gara maka touchdowns. O nwetakwara touchdown site na fumble recovery. N'ime afọ ndị 1980, Burruss na-eme nkezi ịrị isii na atọ tackles kwa oge

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Chiefs1981DraftPicksÀtụ:Kansas City Chiefs Hall of Fame