Lobé Ndiaye
Ọdịdị
Nancee Oku Bright
| |
|---|---|
| A mụrụ ya | 8 Septemba 1971 |
| Mba | Ndị Senegal |
| Ụmụ amaala | Ndị Senegal |
| Ọrụ |
|
| A maara ya maka | 'Nwanyị ọdụm (Nwanyị Lioness), |
| Ọrụ a ma ama |
|
| Onyinye | Ihe nrite Dada Gbêhanzin |
Lobé Ndiaye (Dakar, 8 Septemba 1971) bụ onye edemede na onye na-eme ihe nkiri Ndị Senegal. O meriri Dada Gbêhanzin Award na 2019. [1]
Akwụkwọ akụkọ
[dezie | dezie ebe o si]- Sirens nke abalị, 2016
- Nkume a gbawara agbawa, L'Harmattan, 2017
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- Nwaanyị ọdụm (The Woman Lioness) , 2018[2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ La Sénégalaise Lobé Ndiaye remporte le grand prix littéraire Gbéhanzin (28 September 2019). Archived from the original on 29 November 2021. Retrieved on 4 March 2024.
- ↑ Ellerson (2020). "African Women, Cinema, and Leadership: Empowerment, Mentorship, and Role-Modeling". Black Camera 11 (2): 222–238. DOI:10.2979/blackcamera.11.2.11.