Longford International School

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Longford International School bụ ụlọ akwụkwọ sekọndrị na-agụkọ akwụkwọ ọnụ na Ebute Metta, Lagos Steeti, Naijiria.[1] Ụlọ akwụkwọ ahụ na-enye ma Senior School na Junior School Certificate Examinations.[2] E hiwere ya na 24 Jenụwarị 1962; a maara ya dị ka Nigeria People's College (NIGERPECO) n'etiti 1962 na 1986, na Ago-Egba High School n'etiti 1986 n'afọ 2006.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Winners Emerge In CodeLagos Competition. Longford Pupils Outshine Others In Junior, Senior Categories (27 June 2018). Retrieved on 2018-07-01.
  2. Longford International School. www.longfordinternationalschool.com. Archived from the original on 2018-03-17. Retrieved on 2018-03-17.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Official website