Longitude
Ọdịdị
longitude
| obere ụdị nke | physical quantity |
|---|---|
| Akụkụ nke | geographic coordinate |
| akara ngosi (eriri) | λ |
| ISQ dimension | |
| quantity symbol (LaTeX) | |
| WikiProject na-elekọta ya | WikiProject Mathematics |
| megidere nke | Latitude |

Longitude bu oluwa bekee ana mata mgbe he no na Owuwu n'uwa, ma mgbe ono na Odida. Adi mata longitude-u wo mgbe elewa ma ono n'aka iri m'ono na aka-ikpa ihe ana-kpo Prime Meridian, line eji kawasi uwa n'etiti, gbara ya ma elu ala ya (ebe Arctic) ru okpuru ala ya (ebe Antarctica). Ihe no na aka-iri gi mgbe ilewa prime meridian uwa nwere longitude no na East. Ihe no na aka-ikpa gi nwere longitude no na West.