Lottie Cunningham Wren
Ọdịdị
Lottie Cunningham Wren | |
|---|---|
Lottie Cunningham Wren in 2021 | |
| Born | Bilwaskarma, Nicaragua[1] |
Lottie Cunningham Wren
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Nicaragua |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Septemba 1959 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọka iwu, environmentalist |
| Ebe agụmakwụkwọ | Central American University, Managua |
| Ihe nrite | Right Livelihood Award |
Lottie Cunningham Wren (amụrụ n' afọ 1959) bụ onye ọka iwu Miskito Nicaraguan, onye n' ahụ maka gburugburu ebe obibi, n' onye na-agbachitere ikike ụmụ amaala si Nicaragua.[1]
A mụrụ Cunningham na ọnwa Septemba 29, 1959, n' obodo nta Bilwaskarma, nke dị na Rio Coco, Nicaragua.[1]
Cunningham guzobere Center for Justice and Human Rights of the Atlantic Coast nke Nicaragua.[2] Ọ natara 2020 Right Livelihood Award, nke a makwaara dị ka "Alternative Nobel Prize," maka ọrụ ya na-agbachitere ikike nke ụmụ amaala n' ụmụ Afrịka n' ala ha.[3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 Lottie Cunningham Wren. Right Livelihood. Retrieved on 8 July 2021.
- ↑ Diez (December 3, 2020). Nicaragua's Indigenous People face a humanitarian crisis (en). Fair Planet. Retrieved on 2021-01-10.
- ↑ Lottie Cunningham Wren (Nicaragua) (en-GB). The Right Livelihood Foundation. Archived from the original on 2021-01-24. Retrieved on 2021-01-10.