Lou Bondi
Ọdịdị
Lou Bondi | |
---|---|
Born | |
Occupation | Talk show host, media mogul |
Lou Bondi
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Malta |
aha enyere | Lou |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Julaị 1956 |
Ebe ọmụmụ | Gozo |
ọrụ ọ na-arụ | oko akuko ihe onyonyo |
Lou Bondì (amuru Julaị 22, afọ 1956) bu onye nta akụkọ mgbasa ozi televishọn na obodo Malta . Ọ na-ebute mmemme Bondi Plus na PBS [1] [2] na ọ na-agbasa ozi na telivishọn Malta kemgbe afọ 1992. [3] Ọ bụ otu n'ime mmadụ atọ guzobere ụlọ ọrụ mmepụta ihe TV Where's Everybody nke na-emepụta Bondi Plus. [4] Bondi Plus meriri ihe nrite maka mmemme ihe omume kacha mma na mmemmé Malta Television Awards na afọ 2006, [5] 2008 [6] na 2010. [7]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Bondi gets his way on Monday night slot. Malta Today. Retrieved on 22 May 2011.
- ↑ BONDIPLUS. Where's Everybody. Retrieved on 22 May 2011.
- ↑ WE Firsts. Where's Everybody. Retrieved on 22 May 2011.
- ↑ WHO WE ARE. Where's Everybody. Retrieved on 22 May 2011.
- ↑ Past Winners. Maltese Television Awards. Archived from the original on 23 December 2010. Retrieved on 22 May 2011.
- ↑ WE WINS 6 MALTA TV AWARDS. Where's Everybody. Retrieved on 22 May 2011.
- ↑ WE SCOOPS 4 MALTA TELEVISION AWARDS. Where's Everybody. Retrieved on 22 May 2011.