Louisa Akpagu
Ọdịdị
Louisa Akpagu
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Louisa |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Disemba 1974 |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Louisa Akpagu (amụrụ ya na 22 Disemba afọ 1974) bụ onye ọgba bọọlụ Naijiria gbara bọọlụ dika onye nche . O so na ndị otu egwu bọọlụ ụmụnwaanyị Naịjirịa. O so na otu nke FIFA Women's World Cup 1995. [1]
Ebe m si nwete
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ FIFA Women's World Cup Sweden 1995 - Teams. FIFA Women's World Cup Sweden 1995. FIFA (1995). Retrieved on 2007-09-28.