Louisa Baïleche
Ọdịdị
Louisa Baïleche
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | France |
| Aha n'asụsụ obodo | Louisa Baïleche |
| Aha enyere | Louisa |
| Aha ezinụlọ ya | Baileche |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Jenụwarị 1977 |
| Ebe ọmụmụ | Ivry-sur-Seine |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ |
| So na | Eurovision Song Contest 2003 |
| Ngwa egwu | olu egwụ |
| Ụdị | Jennifer Hudson |
Louisa Baïleche bụ onye na-agụ egwú, onye na-agba egwu na onye na-eme ihe nkiri n'ụdị nka dị iche iche. A mụrụ ya nso Paris nye nne Ịtali na nna Kabyle nke Algeria.
Louisa Baïleche emela na ogbo Comédie-Française yana Folies Bergère, na ụdị egwu Nine nke French. Ọ nọchiri anya France na Eurovision Song Contest 2003 jiri egwu akpọrọ "Monts et merveilles".