Louise Parks

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Louise Parks
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereLouise Dezie
aha ezinụlọ yaParks Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1944, 1945 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese Dezie
ebe agụmakwụkwọPratt Institute, Hunter College Dezie

Louise Parks (amụrụ n'afọ 1945) bụ ónyé America na-ese ihe. O nwèrè nzèrè Bachelor of Fine Arts site na Pratt Institute, na nzèrè Master of Fine Arts na Hunter College. A hụla ọrụ ya n'ọtụtụ ihe ngosi otu na nké onwé ya, gụnyere Afro-American Artists: New York na Boston na Museum of the National Center of Afro- American Artists na 1970.[1] Ọ na-arụkwa ọrụ dị ka ónyé nlekọta, ya na Milton Brown na-arụkọ ọrụ na ihe ngosi nkè ọrụ Jacob Lawrence na Whitney Museum of American Art na 1974.[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]