Ihunanya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Dupụ̀rụ̀ sì Love)
Jump to navigation Jump to search
Pierre Auguste Cot (1873)

Ihunanya (Ifunanya na ólú ndi Igbo Adàgbè) bu ihe óbị na dór mádu Í nwé óbị òtȯ màkà onye ozor. Na ílúnílú, ihunanya bu ihe néré ihe nílé anya mádu ozor, na ágüo Í nókótá onye ozor Í gü mádu. Na éféfé, ífunanya a búgị ihe mádu na rü màkà, ma ȯ bu ihe Chineke bu, na ihe níle di ndu di ndu màkà, na ȯ bu íwú kpákpándo (Íwú Olaèdo).