Lovelyn Orji-Ben
Ọdịdị
Lovelyn Orji-Ben
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Disemba 1979 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
ọrụ ọ na-arụ | judoka |
ụdị egwuregwu | judo |
Lovelyn Orji-Ben (a mụrụ n'ụbọchị nke 3 ,na Disemba afọ 1979) bụ onye Naijirịa na-eme egwuregwu judo n'asọmpi ụmụ nwanyị nke kilogram 48. O ritere nrite ọla nchara na 1999 Pan African Games na ọla nchara abụọ na African Judo Championship n'afọ 1997 na 2000. [1]
Ọrụ egwuregwu
[dezie | dezie ebe o si]Na African Judo Championship, Lovelyn e nwetala medalụ abụọ. Nke mbụ bụ 1997 Judo Championship nke e mere na Kasabulanka, Moroko . Lovelyn sonyere ihe omume kilogram 48 ebe o ritere ọla nchara . Nke abụọ bụ na 2000 Judo Championship nke e mere na Ọljies, Ọljiria ebe o ritere nrite ọla ọcha na mmemme kilogram 48. [2] [3]
Na 1999 All-Africa Games e mere na Johanesbọg, Saụt Afrịka, o ritere nrite ọla nchara mgbe ọ sonyere na mmemme 48kg. [4]
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Lovelyn Orji-Ben, Judoka, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.
- ↑ African Championships Casablanca, Event, JudoInside. judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.
- ↑ African Championships Algier, Event, JudoInside. judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.
- ↑ African Games Johannesburg, Event, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.