Gaa na ọdịnaya

Lovina Onyegbule

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Lovina Onyegbule
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereLovina Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Maachị 1992 Dezie
Ọrụ ọ na-arụParalympic athlete Dezie
Ebe agụmakwụkwọOur Saviour Institute of Science and Technology Dezie
Ụdị egwuregwupara athletics Dezie
So na2016 Summer Paralympics Dezie

Lovina Onyegbule bụ onye Naijirịa na-eme egwuregwu.

Onyegbule nwere nsogbu ịhụ ụzọ ma na-asọmpi na agbụrụ T11 na F11. Ọ gụrụ ṅkwukọrịta na Our Saviour Institute of Science and Technology .[1]

O sonyere na 2015 African Games, ebe o ritere ihe ṅrite ọla edo na 100m T11 na 200m T11 ihe omume, na 2016 Paralympics.[2][1]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 Lovina Onyegbule - Athletics | Paralympic Athlete Profile (en). International Paralympic Committee. Retrieved on 28 July 2021.
  2. Onyegbule wins 2nd gold in Congo. Vanguard News (17 September 2015). Retrieved on 28 July 2021.