Lucy Smith (legal scholar)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lucy Smith (legal scholar)
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNorway Dezie
Aha enyereLucy Dezie
aha ezinụlọ yaSmith Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Ọktoba 1934 Dezie
Ebe ọmụmụOslo Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya27 Ọgọọst 2013 Dezie
Ebe ọ nwụrụOslo Dezie
Dị/nwunyeCarsten Smith Dezie
nwaMerete Smith Dezie
Ọrụ ọ na-arụprofessor, lecturer, oka mmuta Dezie
ụdị ọrụ yafeminist legal theory, ikike ụmụaka Dezie
onye were ọrụUniversity of Oslo Dezie
Ọkwá o jiQ124848283, law professor Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Oslo Dezie
ogo mmụtaCandidate of Law, Doctor of Laws Dezie
Onye òtù nkeCommittee on the Rights of the Child, Norwegian Academy of Science and Letters, Convention on the Elimination of All Forms of Discrimination against Women, European University Association Dezie
Ihe nriteCommander of the Order of St. Olav‎, Order of the Polar Star - Commander 1st Class, honorary doctor of the University of Uppsala Dezie

Lucy Caroline Smith (née Dahl; 12 Ọktoba n'afọ 1934 - 27 Ọgụstụ n'afọ 2013) bụ onye ọkà mmụta iwu Norway na prọfesọ nke iwu na Mahadum nke Oslo .[1] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi mahadum site n'afo1993 ruo 1998.

Ọ bụ onye otu Norwegian Academy of Science and Letters .[2] Na 1987, obukwara nwanyị mbụ (zuru ezu) prọfesọ iwu na Norway. O bipụtara akwụkwọ Foreldremyndighet og barnerett . Smith bụ onye otu Kọmitii UN na-ahụ maka ikike nke nwatakịrị. N'afọ ndị 1980, Smith ghọrọ onye ọha na eze maara nke ọma dị ka onye isi ikpe nke ihe ngosi ajụjụ a ma ama Kvitt eller dobbelt .

Smith bụ nwunye Carsten Smith, onye bụbu Chief Justice nke Ụlọikpe Kasị Elu nke Norway. Tupu emee nhọpụta ahụ, ọ bụkwa prọfesọ iwu na Mahadum nke Oslo .

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Oslo Cathedral School, Smith gụrụ akwụkwọ iwu, gusia akwụkwọ n'afọ 1959.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Lucy Smith er død (nn). Uniforum. Retrieved on 2013-08-28.
  2. Gruppe 6: Rettsvitenskap (Norwegian). Norwegian Academy of Science and Letters. Archived from the original on 15 January 2014. Retrieved on 26 October 2009.