Luiz Inácio Lula da Silva

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lula (2023)
Lula (2007)

Luiz Inácio Lula da Silva (Caetés, Ọktoba 27, 1945) Ọ bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Brazil, onye otu pati ndị ọrụ (PT).

Lula bụ onye isi ala Brazil site na 2003 ruo 2010 wee malite na 2023 ruo 2027.