Gaa na ọdịnaya

Luo language (Cameroon)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Luo
Spoken in: Cameroon
Language extinction: 1995
Language family: Nnijer–Kongo
 Atlantic–Congo
  Benue–Congo
   Mambiloid
    Mambila–Konja ?
     Luo
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2: —
ISO 639-3: luw

Asụsụ Luo bụ asụsụ na-adịghịzi adị nke Cameroon, nke a na-asụbu gburugburu Mambila na mpaghara Nyalang. Okà okwu ikpeazụ, otu nwoke aha ya bụ Bogon nwụrụ na 5 Nọvemba 1995.[1]

Akwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]
  • [Ihe e dere n'ala ala peeji] Voices from the Grave: Dying languages and the complexity of the Mambiloid group. Akwụkwọ e gosipụtara na 25th Colloquium on African Languages and Linguistics, Leiden.

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ Crystal, David (1999-11-20). "Millennium briefing: the death of language". Prospectmagazine.co.uk. Retrieved 2013-09-02.