Lurdes de Maria Lima Pires dos Santos

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Lurdes de Maria Lima Pires dos Santos bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị São Toméan. Ọ bụ otu n'ime ìgwè mbụ nke ụmụ nwanyị so na National Assembly n'afọ 1975.

N'ọnwa Disemba afọ 1975, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu mba ahụ dịka otu n'ime ndị inyom isii mbụ nọ na ndị omeiwu.[1]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Mart Martin (2000) The Almanac of Women and Minorities in World Politics, p333