Lushomo Mweemba
Ọdịdị
Lushomo Mweemba
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Zambia |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Eprel 2001 |
| Ebe ọmụmụ | Zambia |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Green Buffaloes Ladies FC, Nigeria women's national football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | football at the 2020 Summer Olympics – women's tournament |
Lushomo Mweemba (amụrụ n'ụbọchị iri n'ọnwa Eprel n'afọ 2001) bụ onye Zambia na-agba bọọlụ mba ụwa nke na-agbachitere ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Zambia. O sonyere Zambia na afo 2018 Africa Women Cup of Nations, na-egwu egwuregwu atọ.