Lwiza John
Ọdịdị
Lwiza Msyani John (amụrụ na Disemba 19, 1980, na Dar-es-Salaam) bụ onye na-eme egwuregwu Tanzania nke na-asọ mpi na mita 800.ihe kacha mma ya bụ 1:59.58 nkeji,nke ọ nwetara na 2000.
Ihe ndị ọ rụzuru
[dezie | dezie ebe o si]- 2003 Afro-Esian Games - ihe nrite ọla edo
- 2003 All-Africa Games - ọla nchara
- 2003 East African Championships - nrite ọla edo
- 2001 East African Championships - nrite ọla edo
- 2001 East African Championships - nrite ọla edo (200 mita)
- 2001 IAAF World Indoor Championship - ebe nke anọ
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Lwiza JohnnaEgwuregwu Ụwa