Lydia Oulmou
Ọdịdị
Lydia Oulmou
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Algeria |
| Aha n'asụsụ obodo | ليديا اولمو |
| Aha enyere | Lydia |
| Aha ezinụlọ ya | Oulmou |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Febụwarị 1986 |
| Ebe ọmụmụ | Béjaïa |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball, beach volleyball player |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | middle blocker |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Pays d'Aix Venelles Volley-Ball |
| Ụdị egwuregwu | volleyball |
| So na | 2012 Summer Olympics, 2008 Summer Olympics |
Lydia Oulmou (amụrụ n'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa 2, Febụwarị 1986) bụ onye Algeria na egwu volleyball mba ụwa, na egwuri egwu dị ka onye na egbochi etiti.[1]
Ọ nọ na ndị otu Algeria nke gara 2008 Olimpik oge okpomọkụ.[2]
Ọ bụ onyeisi ndị otu Algeria na 2012 Olimpik oge okpomọkụ.[3]
Ihe ọmụma klọb
[dezie | dezie ebe o si]- Klọb dị ugbu a: Hainaut Volley ( 2012- )
- Klọb gara aga: Istres Volleyball (2009-2012)
- Klọb gara aga: Melun Val de Seine La Rochette Volley-Ball (2008-2009)
- Klọb gara aga: Istres Volleyball (2005-2008)
- Klọb izizi: NC Bejaia (1998-2005)
Ndekọ ọnụ ọgụgụ 2009-2012
[dezie | dezie ebe o si]| Oge | Klọb | Egwuregwu | Spike | Akụkụ | Aces |
|---|---|---|---|---|---|
| 2009-2010 | Istres Egwuregwu Volley-Ball | 13 | 83 pts | 24 pts | 11 |
| 2010-2011 | Istres Egwuregwu Volley-Ball | 16 | 83 pts | 44 pts | 22 |
| 2011-2012 | Istres Egwuregwu Volley-Ball | 18 | 101 pts | 44 pts | 19 |
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Players Biography. Volleyball World Cup Japan 2011. FIVB. Retrieved on 19 July 2015.
- ↑ ALG / Algeria - Team Composition. 2008 Women's Olympic Games. FIVB. Retrieved on 4 September 2012.
- ↑ FIVB hero Lydia Oulmou hopes Algeria's Olympic appearance will help get more youngsters involved in the sport. Press Release. FIVB. Retrieved on 18 November 2012.
- [1] Peeji ọkpụkpọ LNV