Jump to content

M'ha med Benre doua ne

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
M'hamed Benredouane
Minister of Religious Affairs
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Personal details
Born20 August 1950
Bouinan, French Algeria
Died3 Ọgọstụ 2020(2020-08-03) (aged 69)
Algiers, Algeria
NationalityAlgerian

M'hamed Benredouane (20 Ọgọst 1950 - 3 Ọgọust 2020) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Algeria. [1]

Benredouane rụrụ ọrụ dị ka onye nkuzi n'Ụlọ ọgwụ Mustapha Pacha dị na Algiers ma bụrụ onye na-elekọta mmemme TV "Avis religieux" na Canal Algérie.

Ọ rụrụ ọrụ dị ka Minista nke Ihe Ndị Dị n'Okpukpe n'okpuru ọchịchị Sid Ahmed Ghozali site na 1991 ruo 1992. Ọ bụ onye otu ma bụrụkwa osote onye isi oche nke Foundation Emir Abdelkader.

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Deces de l'ancien ministre des Affaires religieuses M'hamed Benredouane". Igerie resse Service (na French).3 ogost 2020.
  1. Décès de l'ancien ministre des Affaires religieuses M'hamed Benredouane (French). Algérie Presse Service (3 August 2020).