Maïga

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Maïga nwere ike izo aka na ndia:

  • Abdoulaye Idrissa Maïga (amụrụ n'afọ 1958), praịm minista Mali n'afọ 2017
  • Abdoulaye Maïga, onye nnọchi anya Mali na United States na 1960 na Czechoslovakia, Bulgaria na Romania na 1964
  • Abdoulaye Maïga (onye isi) (amụrụ n'afọ 1981), onye a họpụtara dịka praịm minista na-anọchi anya Mali n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2022
  • Abdoulaye Maïga (onye na-agba bọọlụ) (amụrụ n'afọ 1988), onye na-agba ọsọ bọọlụ nke Mali
  • Aïssa Maïga (amụrụ n'afọ 1975), onye Senegal / onye France na-eme ihe nkiri
  • Aminata Maïga Ka (1940), onye edemede Senegal
  • Choguel Kokalla Maïga (amụrụ n'afọ 1958), praịm minista nke Mali
  • Habib Maïga (amụrụ n'afọ 1996), onye na-agba bọọlụ na Ivory Coast
  • Modibo Maïga (amụrụ n'afọ 1987), onye bọọlụ Mali
  • Ousmane Issoufi Maïga (amụrụ n'afọ 1946), praịm minista nke Mali 2004 na 2007
  • Soumeylou Boubèye Maïga (19542022), praịm minista nke Mali 20172019