Maaike

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Maaike bụ aha nwanyị nke asụsụ Dutch, nke mbụ bụ obere aha Maria. Ndị ama ama nwere aha a gunyere:

  • Maaike Aarts (amụrụ n'afọ 1976), onye na-eme violin na Netherlands
  • Maaike Caelers (amụrụ n'afọ 1990), onye Dutch triathlete
  • Maaike Polspoel (amụrụ n'afọ 1989), onye Belgium na-agba ịnyịnya ígwè
  • Maaike Schoorel (amụrụ n'afọ 1973), onye na-ese ihe na Dutch
  • Maaike Schroeder (amụrụ n'afọ 1971), onye Dutch na-eme egwuregwu cricket
  • Maaike Smit (amụrụ n'afọ 1966), onye Dutch na-eme egwuregwu n'oche nkwagharị
  • Maaike Vos (amụrụ n'afọ 1985), onye Dutch na-agba ọsọ
  • Maaike Petrie Faulstich (amụrụ n'afọ 1977), Dutch Geologist