Mactabene Amachree
Ọdịdị
Mactabene Amachree
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria, Turkéy |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Jenụwarị 1978 |
| Ebe ọmụmụ | Port Harcourt |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ebe agụmakwụkwọ | Abilene Christian University |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2001 |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Abilene Christian Wildcats women's basketball, New York Liberty, Seattle Storm, Washington Mystics, WBC CSKA Moscow |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
| Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpi | Women's National Basketball Association |
Mactabene Amachree (onye amuru na abali iri-ato na onwa mbu n’afọ 1978 na Port Harcourt ) bubu onye na atụ basket boolụ na Naijiria.[1] N’afọ 2001, ọ ghọrọ onye mbụ onye Naịjirịa nke gbara bọọlụ na WNBA. [2] Amachree gbara n’egwuregwu basketball nke ụmụ nwanyị Naịjirịa na 2004 Summer Olimpik. O burukwa nwa ada Ojuka Clan nke ndi Kalabari na Naijiria..[2]
Ebe m si nwete
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ WNBA Player Bio Templeeti:Webarchive
- 1 2 (28 July 2005), Nigerian Finds Home in Washington, DC Women's Pro Basketball Team Templeeti:Webarchive, VOA News. Retrieved 03-06-2009.