Madeleine Ayinkamiye

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Madeleine Ayinkamiye bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Rwanda. A họpụtara ya ka ọ bụrụ Mịnịsta na-ahụ maka mmekọrịta ọha na eze n'afọ 1964, na-eme ka ọ bụrụ nwanyị mbụ na-ahụ anya na Rwanda.[1]

Ayinkamiye jere ozi n'ọfịs minista site na 6 Jenụwarị na afọ 1964 ruo 8 Nọvemba, na afọ 1965.[2] Ọ bụ naanị nwanyị minista gọọmentị na Rwanda n'etiti nnwere onwe Rwanda na afọ 1962 na Eprel, na afo 1992.[3]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Swanee Hunt (2017). Rwandan Women Rising. Duke University Press. ISBN 978-0-8223-7356-8. 
  2. François-Xavier Munyarugerero (2003). Réseaux, pouvoirs, oppositions: la compétition politique au Rwanda. L'Harmattan, 103–4. ISBN 978-2-7475-3610-3. 
  3. Jean-Marie Kamatali (2015). "Rwanda: Balancing Gender Quotas and an Independent Judiciary", Gender and the Judiciary in Africa: From Obscurity to Parity?. Taylor & Francis. ISBN 978-1-317-51648-4.