Madeleine Charlotte Fawkes

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Berkheya purpurea (DC.) Benth. & Hook.f. ex Mast.
Berkheya purpurea (DC.) Benth. &Hook.f.ex Madt.
Usòrò:Madge Fawkes00.jpg

Madeleine Charlotte Fawkes ('Madge') (14 Disemba n'afọ 1880 Malta - 15 Septemba 1954 Black Bourton), bụ onye England na-ese ihe osise botanical.

[1][2] akwụkwọ na Slade School of Fine Art. N'oge ọ na-eleta nwanne ya nwoke Valentine Fawkes, onye na-arụ ọrụ ugbo na nso Ficksburg na South Africa, ọ na-ese ihe ejide n'aka ahụ, Royal Horticultural Society yere ya Grenfell Medal ma ka ihe ngosi nke ndu osisi Lesotho.  

Edemsibe[dezie | dezie ebe o si]

  1. Veld and Flora v.68, 1982, 93-94. Bothalia v.15, 1985, 637-38, portrait
  2. "Dictionary Of British And Irish Botanists and Horticulturists" - Ray Desmond

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]