Maentenans

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Àtụ:Redirect2

Àtụ:Edensibia onwe ya

Otu traktọ dị ndozi mekanikali ni Werneuchen, 1966
Fild ndozi nke aerkraft enjin (1915–1916)

Maentenans teknikali pụtara ị gụnyere fọnkshọnal cheks, savisin, ndozi mo nnọchiri nke devais ba uru, equipment, mashinari, infrastrọkchọ ụlọ, na ị soppot utiliti ni indọstrial, biznes, na residenshal instọlleshons.[1][2] Mgbe karịa, ihe a bia gụnyere okwu dị iche ni iche ne kọwaa various kost-effektiv praktis ị dobe equipment opereshonal ni ị rụrụ ọrụ e ji kere ya; enwere ike mere aktivitis ndị nke a tulu[3] mọ mgbe ọ mesịrị faeliọ.

Lèe kwa[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Defens Lọjistiks Ejensi.
  2. European Federeshon nke Nashonal Maentenans Sosaetis. “Akshon niile nwere objektiv ị retaen mọ mere nnọchiri aitem ọbula ni mọ ga staet ni nke ọ ga nwere ike pafọm fọnkshon uru ọ ba. Ndị nke'a gụnyere njikota nke teknikal na kọrrespọndin administretiv, manejerial, na supavishon akshons.”
  3. Ken Staller. Nkọwa Preventiv & Prediktiv Maentenans. Archived from the original on 2020-02-13. Retrieved on 2024-03-29.